Music

Flavour – Odogwu Ft. Umu Obiligbo

DOWNLOAD AUDIO MP3: "Odogwu" song by Flavour featuring Umu Obiligbo


DOWNLOAD AUDIO MP3: "Odogwu" song by Flavour featuring Umu Obiligbo
Flavour – Odogwu Ft. Umu Obiligbo

2Nite Music Highlife singer, Chinedu Okoli, professionally know as Flavour and South-Eastern Highlife duo, Akunwafor and Okpuozor, popularly known as Umu Obiligbo came through with this impressive track titled “Awele”.

The track was lifted from Awele (EP), a collaborative studio project by Flavour and Umu Obiligbo.

Listen and share your thoughts below!

DOWNLOAD MP3

Official Lyrics;

Politics gazielugi
Itibe aka n′obi si n’ibu eshi
Kama igasi na chi adika
Itibe aka n′obi si n’ibu mmanwu

Politics gazielugi
Itibe aka n’obi si n′ibu eshi
Kama igasi na chi adika

Itibe aka n′obi si n’ibu mmanwu

Kam gwazianu gi
Inesiem anya wee chem aka mgba
Theophilus Ekwuo gini
Ikwunu eziokwu n′obughi ajo ife

Onyeome leyileyi Papa
Ogbajiri igwe kpoo ya nku o Daddy!

Majesty M ooooo(oohoooo)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ijele Africa no na-aba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Afo mulu eze no ona-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ndi synagogue Fancha na-etiii
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Umu Adoration fa na-abaaa
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Onye melu onye-isi ofukwa uzo ozo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Onye mere Ngwulo ogaba ije ozo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Onye kwere nkwa mezue nkwa (eze ndi eze)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Etina-aka n’obi si n′ibu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Iyeeeee, Onye si na chim adimma? (obu onyeee)

Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee

Owele Ojoto, obugi si na chim adimma leee (obu onyeee)
Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee

I woke up this morning and see the light
I thank you Lord its for your Mercy
Even though am a sinner
But its not worthy of you presence

Onyeome leyileyi Papa
Ogbajiri igwe kpoo ya nku o Daddy!
Majesty M ooooo(oohoooo)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ijele Africa no naba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ziwaga chief n’ona-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Father Mbakaogu n′oso aba (eze ndi eze)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Odogwu akata-aka odogwu bu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Omemma Ojoto n’ona aba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Agu mulu ife Money Mayweather
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Eribe agwuagwu nu n’ona aba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ana alu-alu, Ana ele-ele
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Iyeeeee, Onye si na chim adimma? (obu onyeee)
Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee

Owele Ojoto, obugi si na chim adimma leee (obu onyeee)
Oooo Onye si na chim adimma leeee

Onye-eze Ben, Anukwu na-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Eboh Communications Star na-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Asuwa Dede n′one-eti ooo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Baba Lotija, Ezi onyim ooo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Obi Toscana onum ekene oo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ogbodo nwa Abba n′oso aba oo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Enugu Rangers fancha na etiii
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Odogwu akata-aka odogwu bu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ndi tili aka n’obi, kedi ka-odi fa oo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Pharoah Egypt kedi ka-odi ya
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Nebuchadinezer Omere oleeee
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Etina-aka n′obi si na ibu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Subscribe to MX TV

Do you find Popbaze.com useful? Click here to give us five stars rating!

Leave a Comment

YOU MAY ALSO LIKE

 


No one has commented yet. Be the first!
Leave a Reply